THE POPES
Agada cover

Agada

The Cavemen

Song Info

Ha na-gba asịlị Ha na-ejebe Ha na-achọ Ebe ha ga-ekwu okwu Ha ga-agbalị Ha ga-ejebe Onye nkọsa Ha agaghị ekwe m Ha ga-adaa Ha ga-adaa o Maka ama onye m bụ Ha ga-adaa Ha ga-adaa o Maka ama ebe m na-eje Ha, na U we (u we eh eh, u we) Ha, na (u we, u we eh eh, u we) Biko zaanụ Gbara n'iru gbọkpete na'azụ o Ay-iy, yeah, e-yeah They think that jamming was a thing of the past Yeah-e-yeah Ha ga-adaa (ye) Ha ga-adaa o (them fall) Maka ama onye m bụ Ha ga-adaa (ye) Ha ga-adaa o (them fall) Maka ama ebe m n'eje Ooh, yeah, ye Ay-ay-ay-ay-ay Ooh-ooh, yeah, yeah-yeah-yeah Onye ọbụla nọdụ ụlọ Nke ha na-amaghị ka ha gaa raahụ ụra Onye ọbụla nọdụ ụlọ Nke ha na-amaghị ka ha gaa raahụ ụra 'Cause we are jamming in the name of the Lord 'Cause we are jamming in the name of the Lord 'Cause we are jamming in the name of the Lord 'Cause we are jamming in the name of the Lord Our people here and for a long time This event, this eventually means I am confidence of their readiness I think that when it does come And the people on the Earth side will be the price As to what the adventure get And I am confident that they could not last long I can't say for certain Oh, we're jamming (jamming, jamming)

Comments (0)

Sign in to join the discussion.

No comments yet. Start the conversation.